Abụ Ọma 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ;+Werenụ ike unu niile kpọọ ụbọ akwara, tiekwanụ mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+ Abụ Ọma 149:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 149 Toonụ Jaa!+ Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+Bụọnụ abụ otuto ya n’ime ọgbakọ nke ndị na-eguzosi ike n’ihe.+ Mkpughe 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha na-abụkwa abụ ọhụrụ,+ sị: “I kwesịrị ịnara akwụkwọ mpịakọta ahụ ma meghee ihe ndị a kara akara e ji mechie ya, n’ihi na e gburu gị egbu, i jikwa ọbara gị+ zụtara+ Chineke ndị mmadụ+ si n’ebo niile na asụsụ niile na ndị niile na mba niile,
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+
149 Toonụ Jaa!+ Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+Bụọnụ abụ otuto ya n’ime ọgbakọ nke ndị na-eguzosi ike n’ihe.+
9 Ha na-abụkwa abụ ọhụrụ,+ sị: “I kwesịrị ịnara akwụkwọ mpịakọta ahụ ma meghee ihe ndị a kara akara e ji mechie ya, n’ihi na e gburu gị egbu, i jikwa ọbara gị+ zụtara+ Chineke ndị mmadụ+ si n’ebo niile na asụsụ niile na ndị niile na mba niile,