Matiu 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+ Ndị Hibru 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ee e, o jighị ọbara+ ewu na nke ụmụ oké ehi banye, kama o ji ọbara+ nke ya banye n’ebe nsọ ahụ naanị otu ugboro wee nwetara anyị nnapụta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+ 1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+
28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+
12 ee e, o jighị ọbara+ ewu na nke ụmụ oké ehi banye, kama o ji ọbara+ nke ya banye n’ebe nsọ ahụ naanị otu ugboro wee nwetara anyị nnapụta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+
19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+