Ndị Hibru 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na a na-ahọpụta nnukwu onye nchụàjà ọ bụla iche onyinye n’ihu Chineke na ịchụ àjà;+ ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka onye a nweekwa ihe ọ ga-achụ n’àjà.+
3 N’ihi na a na-ahọpụta nnukwu onye nchụàjà ọ bụla iche onyinye n’ihu Chineke na ịchụ àjà;+ ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka onye a nweekwa ihe ọ ga-achụ n’àjà.+