Ndị Hibru 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na a na-ahọpụta nnukwu onye nchụàjà ọ bụla ka ọ na-enye Chineke onyinye dị iche iche e wetaara ya nakwa ka ọ na-achụrụ Chineke àjà. Ọ bụ ya mere onye a ji kwesịkwa inwe ihe ọ ga-achụ n’àjà.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:3 Ụlọ Nche,8/15/2000, p. 14
3 N’ihi na a na-ahọpụta nnukwu onye nchụàjà ọ bụla ka ọ na-enye Chineke onyinye dị iche iche e wetaara ya nakwa ka ọ na-achụrụ Chineke àjà. Ọ bụ ya mere onye a ji kwesịkwa inwe ihe ọ ga-achụ n’àjà.+