4 Ocheeze iri abụọ na anọ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu, ahụkwara m ka ndị okenye+ iri abụọ na anọ+ ndị yi uwe elu na-acha ọcha+ nọ ọdụ n’ocheeze ndị a,+ ha kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ha.+
4 Ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ+ na ihe anọ ahụ dị ndụ+ dakwara n’ala ma kpọọrọ Chineke bụ́ onye nọ ọdụ+ n’ocheeze isiala, wee sị: “Amen! Toonụ Jaa!”+