Mkpughe 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o wee mee ka anyị bụrụ otu alaeze,+ ndị nchụàjà+ nke Chineke ya bụ́ Nna ya—ee, ka ebube na ike dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen. Mkpughe 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ndị okenye iri abụọ na anọ+ ahụ na-ada n’ala n’ihu Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze ma kpọọrọ Onye ahụ na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi isiala,+ ha na-atọgbọkwa okpueze ha n’ihu ocheeze ahụ, sị:
6 o wee mee ka anyị bụrụ otu alaeze,+ ndị nchụàjà+ nke Chineke ya bụ́ Nna ya—ee, ka ebube na ike dịrị ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Amen.
10 ndị okenye iri abụọ na anọ+ ahụ na-ada n’ala n’ihu Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze ma kpọọrọ Onye ahụ na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi isiala,+ ha na-atọgbọkwa okpueze ha n’ihu ocheeze ahụ, sị: