Mkpughe 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+ Mkpughe 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M wee hụ, ma, lee! Nwa Atụrụ+ ahụ ka o guzo n’Ugwu Zayọn,+ ya na otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị e dere aha ya na aha Nna ya+ n’egedege ihu ha.
4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+
14 M wee hụ, ma, lee! Nwa Atụrụ+ ahụ ka o guzo n’Ugwu Zayọn,+ ya na otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị e dere aha ya na aha Nna ya+ n’egedege ihu ha.