Mkpughe 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E nwekwara ihe a pụrụ ịkpọ oké osimiri nke yiri enyo,+ nke dị ka kristal, n’ihu ocheeze ahụ. N’etiti ocheeze ahụ nakwa gburugburu ocheeze ahụ, e nwere ihe anọ dị ndụ+ ndị jupụtara n’anya ma n’ihu ma n’azụ.
6 E nwekwara ihe a pụrụ ịkpọ oké osimiri nke yiri enyo,+ nke dị ka kristal, n’ihu ocheeze ahụ. N’etiti ocheeze ahụ nakwa gburugburu ocheeze ahụ, e nwere ihe anọ dị ndụ+ ndị jupụtara n’anya ma n’ihu ma n’azụ.