Ezikiel 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe yiri ihe anọ dị ndụ sikwa n’etiti ya pụta,+ otú a ka ha dị: ha yiri mmadụ. Mkpughe 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ọ bụla ihe ndị ahụ dị ndụ nyere Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze+ otuto na nsọpụrụ na ekele,+ bụ́ Onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+
9 Mgbe ọ bụla ihe ndị ahụ dị ndụ nyere Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze+ otuto na nsọpụrụ na ekele,+ bụ́ Onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+