1 Ihe E Mere 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Bụkuonụ Jehova abụ, unu ndị niile bi n’ụwa!+Kwa ụbọchị, kpọsaanụ nzọpụta ọ na-enye!+ Abụ Ọma 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ;+Werenụ ike unu niile kpọọ ụbọ akwara, tiekwanụ mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 40:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O tinyekwara abụ ọhụrụ n’ọnụ m,Bụ́ otuto m ga-enye Chineke anyị.+Ọtụtụ ndị ga-ahụ ya wee tụọ egwu,+Ha ga-atụkwasịkwa Jehova obi.+ Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+ Abụ Ọma 149:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 149 Toonụ Jaa!+ Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+Bụọnụ abụ otuto ya n’ime ọgbakọ nke ndị na-eguzosi ike n’ihe.+ Aịzaya 42:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Bụọnụ otuto ya n’abụ site na nsọtụ ụwa,+ unu ndị na-agbada n’oké osimiri+ na n’ihe jupụtara n’ime ya, unu agwaetiti na unu ndị bi na ha.+
3 O tinyekwara abụ ọhụrụ n’ọnụ m,Bụ́ otuto m ga-enye Chineke anyị.+Ọtụtụ ndị ga-ahụ ya wee tụọ egwu,+Ha ga-atụkwasịkwa Jehova obi.+
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+
149 Toonụ Jaa!+ Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+Bụọnụ abụ otuto ya n’ime ọgbakọ nke ndị na-eguzosi ike n’ihe.+
10 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Bụọnụ otuto ya n’abụ site na nsọtụ ụwa,+ unu ndị na-agbada n’oké osimiri+ na n’ihe jupụtara n’ime ya, unu agwaetiti na unu ndị bi na ha.+