Abụ Ọma 97:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 97 Jehova aghọwo eze!+ Ka ụwa ṅụrịa ọṅụ.+Ka agwaetiti niile ṅụrịa ọṅụ.+ Aịzaya 51:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ezi omume m dị nso.+ Nzọpụta m+ ga-apụta, ogwe aka m ga-ekpekwa ọbụna ndị dị iche iche ikpe.+ Agwaetiti niile ga-enwe olileanya n’ebe m nọ,+ ha ga-echerekwa ogwe aka m.+
5 Ezi omume m dị nso.+ Nzọpụta m+ ga-apụta, ogwe aka m ga-ekpekwa ọbụna ndị dị iche iche ikpe.+ Agwaetiti niile ga-enwe olileanya n’ebe m nọ,+ ha ga-echerekwa ogwe aka m.+