Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+ Aịzaya 56:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Na-emenụ ihe ziri ezi,+ na-emekwanụ ezi omume.+ N’ihi na nzọpụta m ga-abịa n’oge na-adịghị anya,+ a ga-ekpughekwa ezi omume m n’oge na-adịghị anya.+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+
56 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Na-emenụ ihe ziri ezi,+ na-emekwanụ ezi omume.+ N’ihi na nzọpụta m ga-abịa n’oge na-adịghị anya,+ a ga-ekpughekwa ezi omume m n’oge na-adịghị anya.+