Abụ Ọma 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+ Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+ Aịzaya 51:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+ Aịzaya 52:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova emewo ka mba niile hụ ogwe aka ya dị nsọ.+ Nsọtụ niile nke ụwa ga-ahụkwa nzọpụta nke Chineke anyị.+
3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na ihe ndị o mere dị ebube.+Aka nri ya, ya bụ, ogwe aka ya nke dị nsọ, enwetaworo ya nzọpụta.+
9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+
10 Jehova emewo ka mba niile hụ ogwe aka ya dị nsọ.+ Nsọtụ niile nke ụwa ga-ahụkwa nzọpụta nke Chineke anyị.+