Abụ Ọma 89:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+ Aịzaya 40:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-abịa dị ka onye dị ike. Ogwe aka ya ka ọ ga-eji na-achị.+ Lee! O ji ụgwọ ọrụ ọ ga-enye,+ ụgwọ ọ ga-akwụ dịkwa n’ihu ya.+ Aịzaya 52:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova emewo ka mba niile hụ ogwe aka ya dị nsọ.+ Nsọtụ niile nke ụwa ga-ahụkwa nzọpụta nke Chineke anyị.+
10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+
10 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-abịa dị ka onye dị ike. Ogwe aka ya ka ọ ga-eji na-achị.+ Lee! O ji ụgwọ ọrụ ọ ga-enye,+ ụgwọ ọ ga-akwụ dịkwa n’ihu ya.+
10 Jehova emewo ka mba niile hụ ogwe aka ya dị nsọ.+ Nsọtụ niile nke ụwa ga-ahụkwa nzọpụta nke Chineke anyị.+