Abụ Ọma 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sị: “Mụ onwe m emewo ka eze m nọdụ n’ocheeze+Na Zayọn,+ bụ́ ugwu nsọ m.”+ Abụ Ọma 110:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova ga-esi na Zayọn+ zipụ mkpanaka+ nke ike gị, sị:“Gaa na-enwe mmeri n’etiti ndị iro gị.”+ Aịzaya 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na a mụworo anyị otu nwa,+ e nyewokwa anyị otu nwa nwoke;+ ịchịisi ga-adị n’ubu ya.+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chineke nke bụ́ Dike,+ Nna Mgbe Ebighị Ebi,+ Onyeisi Udo.+ Jọn 12:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 nke mere na e mezuru ihe Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Jehova, ònye nwere okwukwe n’ihe anyị nụrụ?+ Ònyekwa ka e kpugheere ogwe aka Jehova?”+
6 N’ihi na a mụworo anyị otu nwa,+ e nyewokwa anyị otu nwa nwoke;+ ịchịisi ga-adị n’ubu ya.+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chineke nke bụ́ Dike,+ Nna Mgbe Ebighị Ebi,+ Onyeisi Udo.+
38 nke mere na e mezuru ihe Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Jehova, ònye nwere okwukwe n’ihe anyị nụrụ?+ Ònyekwa ka e kpugheere ogwe aka Jehova?”+