Jenesis 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+ Abụ Ọma 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sị: “Mụ onwe m emewo ka eze m nọdụ n’ocheeze+Na Zayọn,+ bụ́ ugwu nsọ m.”+ Luk 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 mụ na unu na-agbakwa ndụ maka alaeze,+ dị nnọọ ka mụ na Nna m gbara ndụ,+ Mkpughe 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, ya bụ, n’apata ụkwụ ya, nke bụ́ Eze nke ndị eze na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile.+
10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+
16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, ya bụ, n’apata ụkwụ ya, nke bụ́ Eze nke ndị eze na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile.+