1 Ndị Kọrịnt 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na dị nnọọ ka mmadụ niile na-anwụ n’ime Adam,+ otú ahụkwa ka a ga-eme ka mmadụ niile dị ndụ n’ime Kraịst.+ Ndị Hibru 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ee e, o jighị ọbara+ ewu na nke ụmụ oké ehi banye, kama o ji ọbara+ nke ya banye n’ebe nsọ ahụ naanị otu ugboro wee nwetara anyị nnapụta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Mkpughe 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 na onye dị ndụ;+ aghọkwara m onye nwụrụ anwụ,+ ma, lee! ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ+ na nke Hedis.+
22 N’ihi na dị nnọọ ka mmadụ niile na-anwụ n’ime Adam,+ otú ahụkwa ka a ga-eme ka mmadụ niile dị ndụ n’ime Kraịst.+
12 ee e, o jighị ọbara+ ewu na nke ụmụ oké ehi banye, kama o ji ọbara+ nke ya banye n’ebe nsọ ahụ naanị otu ugboro wee nwetara anyị nnapụta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+
18 na onye dị ndụ;+ aghọkwara m onye nwụrụ anwụ,+ ma, lee! ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ+ na nke Hedis.+