Aịzaya 38:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m sịrị: “N’etiti ụbọchị ndụ m ka m ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ Shiol.A ga-anapụ m afọ ndụ m fọrọ afọ.”+ Matiu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+ Jọn 6:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Onye na-eri anụ ahụ́ m ma na-aṅụ ọbara m nwere ndụ ebighị ebi, m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ; Jọn 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ;+
10 Mụ onwe m sịrị: “N’etiti ụbọchị ndụ m ka m ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ Shiol.A ga-anapụ m afọ ndụ m fọrọ afọ.”+
18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+
54 Onye na-eri anụ ahụ́ m ma na-aṅụ ọbara m nwere ndụ ebighị ebi, m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ;
25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ;+