Job 38:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 È kpugheworo gị ọnụ ụzọ ọnwụ,+Ka ị̀ pụrụ ịhụ ọnụ ụzọ oké ọchịchịrị?+ Abụ Ọma 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, biko, meere m amara; hụ ahụ́ ndị kpọrọ m asị na-emekpa m,+Gị onye si n’ọnụ ụzọ ámá nke ọnwụ kulite m.+ Abụ Ọma 107:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mkpụrụ obi ha kpọrọ ụdị nri ọ bụla asị,+Ha na-abịaru nso n’ọnụ ụzọ ámá nke ọnwụ.+
13 Jehova, biko, meere m amara; hụ ahụ́ ndị kpọrọ m asị na-emekpa m,+Gị onye si n’ọnụ ụzọ ámá nke ọnwụ kulite m.+ Abụ Ọma 107:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mkpụrụ obi ha kpọrọ ụdị nri ọ bụla asị,+Ha na-abịaru nso n’ọnụ ụzọ ámá nke ọnwụ.+