Job 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mkpụrụ obi ya na-abịaru olulu nso,+Ndụ ya na-abịarukwa ndị na-egbu mmadụ nso. Job 38:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 È kpugheworo gị ọnụ ụzọ ọnwụ,+Ka ị̀ pụrụ ịhụ ọnụ ụzọ oké ọchịchịrị?+ Abụ Ọma 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, biko, meere m amara; hụ ahụ́ ndị kpọrọ m asị na-emekpa m,+Gị onye si n’ọnụ ụzọ ámá nke ọnwụ kulite m.+ Abụ Ọma 88:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọtụtụ ọdachi adakwasịwo mkpụrụ obi m,+Ndụ m abịaruwokwa ọbụna Shiol nso.+ Abụ Ọma 116:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu,+Anọ m n’ọnọdụ ọjọọ dị ka à ga-asị na m nọ na Shiol.+M nọ na-enwe ahụhụ na iru uju.+ Mkpughe 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 na onye dị ndụ;+ aghọkwara m onye nwụrụ anwụ,+ ma, lee! ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ+ na nke Hedis.+
13 Jehova, biko, meere m amara; hụ ahụ́ ndị kpọrọ m asị na-emekpa m,+Gị onye si n’ọnụ ụzọ ámá nke ọnwụ kulite m.+ Abụ Ọma 88:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọtụtụ ọdachi adakwasịwo mkpụrụ obi m,+Ndụ m abịaruwokwa ọbụna Shiol nso.+ Abụ Ọma 116:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu,+Anọ m n’ọnọdụ ọjọọ dị ka à ga-asị na m nọ na Shiol.+M nọ na-enwe ahụhụ na iru uju.+ Mkpughe 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 na onye dị ndụ;+ aghọkwara m onye nwụrụ anwụ,+ ma, lee! ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ+ na nke Hedis.+
3 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu,+Anọ m n’ọnọdụ ọjọọ dị ka à ga-asị na m nọ na Shiol.+M nọ na-enwe ahụhụ na iru uju.+
18 na onye dị ndụ;+ aghọkwara m onye nwụrụ anwụ,+ ma, lee! ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ+ na nke Hedis.+