Ndị Rom 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na anyị maara na ebe ọ bụ na e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ ọ dịkwaghị anwụ anwụ;+ ọnwụ abụkwaghị nna ya ukwu. 1 Timoti 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 onye naanị ya nwere anwụghị anwụ,+ onye bi n’ìhè a na-apụghị iru nso,+ onye mmadụ ọ bụla na-ahụtụbeghị, ọ dịghịkwa mmadụ ọ bụla pụrụ ịhụ ya.+ Ka nsọpụrụ+ na ike ebighị ebi dịrị ya. Amen. Ndị Hibru 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ma ebe ọ bụ na ọ na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+ ọ na-abụ onye nchụàjà n’enweghị ndị na-anọchi ya.
9 N’ihi na anyị maara na ebe ọ bụ na e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ ọ dịkwaghị anwụ anwụ;+ ọnwụ abụkwaghị nna ya ukwu.
16 onye naanị ya nwere anwụghị anwụ,+ onye bi n’ìhè a na-apụghị iru nso,+ onye mmadụ ọ bụla na-ahụtụbeghị, ọ dịghịkwa mmadụ ọ bụla pụrụ ịhụ ya.+ Ka nsọpụrụ+ na ike ebighị ebi dịrị ya. Amen.
24 ma ebe ọ bụ na ọ na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+ ọ na-abụ onye nchụàjà n’enweghị ndị na-anọchi ya.