Ndị Rom 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na, n’ezie, mgbe anyị ka bụ ndị na-adịghị ike,+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.+ 1 Pita 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọbụna Kraịst nwụrụ naanị otu ugboro n’ihe banyere mmehie,+ onye ezi omume n’ihi ndị ajọ omume,+ ka o wee duga unu n’ebe Chineke nọ,+ ebe e mere ka ọ nwụọ n’anụ ahụ́,+ ma e mere ka ọ dị ndụ na mmụọ.+
6 N’ihi na, n’ezie, mgbe anyị ka bụ ndị na-adịghị ike,+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.+
18 Ọbụna Kraịst nwụrụ naanị otu ugboro n’ihe banyere mmehie,+ onye ezi omume n’ihi ndị ajọ omume,+ ka o wee duga unu n’ebe Chineke nọ,+ ebe e mere ka ọ nwụọ n’anụ ahụ́,+ ma e mere ka ọ dị ndụ na mmụọ.+