-
Abụ Ọma 9:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Jehova, biko, meere m amara; hụ ahụ́ ndị kpọrọ m asị na-emekpa m,+
Gị onye si n’ọnụ ụzọ ámá nke ọnwụ kulite m.+