-
Luk 24:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Ka ụjọ ji ndị inyom ahụ, ha wee kpudo ihu n’ala, ndị ikom ahụ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-achọ Onye dị ndụ n’etiti ndị nwụrụ anwụ?
-