Ọpụpụ 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Setịa aka gị n’elu oké osimiri a,+ ka mmiri ya laghachite rikpuo ndị Ijipt, ụgbọ ịnyịnya agha ha na ndị agha ịnyịnya ha.” Abụ Ọma 87:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-agụnye Rehab+ na Babịlọn+ ná ndị maara m;Lee Filistia+ na Taya, ha na Kush:“A mụrụ nke ọ bụla n’ime ha n’ebe ahụ.”+ Aịzaya 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Ijipt bụ naanị ihe efu, ọ bụkwa n’efu ka ha ga-enye aka.+ N’ihi ya, akpọwo m ala nke a: “Rehab+—ha nọ otu ebe.” Aịzaya 51:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+
26 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Setịa aka gị n’elu oké osimiri a,+ ka mmiri ya laghachite rikpuo ndị Ijipt, ụgbọ ịnyịnya agha ha na ndị agha ịnyịnya ha.”
4 M ga-agụnye Rehab+ na Babịlọn+ ná ndị maara m;Lee Filistia+ na Taya, ha na Kush:“A mụrụ nke ọ bụla n’ime ha n’ebe ahụ.”+
7 Ndị Ijipt bụ naanị ihe efu, ọ bụkwa n’efu ka ha ga-enye aka.+ N’ihi ya, akpọwo m ala nke a: “Rehab+—ha nọ otu ebe.”
9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+