2 Samuel 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Devid wee malite ịkasi Bat-shiba nwunye ya obi.+ Ọzọ, ọ bakwuuru ya, ya na ya wee dinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke,+ e wee gụọ ya Sọlọmọn.+ Jehova hụkwara ya n’anya.+ Ndị Galeshia 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, ụmụnna m, anyị bụ ụmụ nke nwaanyị ahụ nweere onwe ya,+ anyị abụghị ụmụ nke nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi.+
24 Devid wee malite ịkasi Bat-shiba nwunye ya obi.+ Ọzọ, ọ bakwuuru ya, ya na ya wee dinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke,+ e wee gụọ ya Sọlọmọn.+ Jehova hụkwara ya n’anya.+
31 Ya mere, ụmụnna m, anyị bụ ụmụ nke nwaanyị ahụ nweere onwe ya,+ anyị abụghị ụmụ nke nwa agbọghọ ahụ na-eje ozi.+