Jọn 8:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, ọ bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu, unu ga-enwere onwe unu n’ezie.+ Ndị Galeshia 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ọ dị, ụmụnna m, a kpọrọ unu ka unu nwere onwe unu;+ ma unu ejila nnwere onwe a mere ihe na-akpali anụ ahụ́,+ kama werenụ ịhụnanya na-agbara ibe unu ohu.+
13 Otú ọ dị, ụmụnna m, a kpọrọ unu ka unu nwere onwe unu;+ ma unu ejila nnwere onwe a mere ihe na-akpali anụ ahụ́,+ kama werenụ ịhụnanya na-agbara ibe unu ohu.+