Abụ Ọma 89:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+ Aịzaya 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Ijipt bụ naanị ihe efu, ọ bụkwa n’efu ka ha ga-enye aka.+ N’ihi ya, akpọwo m ala nke a: “Rehab+—ha nọ otu ebe.” Aịzaya 51:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+
10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+
7 Ndị Ijipt bụ naanị ihe efu, ọ bụkwa n’efu ka ha ga-enye aka.+ N’ihi ya, akpọwo m ala nke a: “Rehab+—ha nọ otu ebe.”
9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+