Abụ Ọma 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo. Abụ Ọma 50:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke anyị ga-abịa, ọ pụghịkwa ịgbachi nkịtị.+Ọkụ na-eripịa ihe n’ihu ya,+Oké ifufe na-efesikwa ike gburugburu ya.+
13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo.
3 Chineke anyị ga-abịa, ọ pụghịkwa ịgbachi nkịtị.+Ọkụ na-eripịa ihe n’ihu ya,+Oké ifufe na-efesikwa ike gburugburu ya.+