Abụ Ọma 83:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 83 Chineke, biko, agbala nkịtị;+Emechila ọnụ, anọla jụụ, gị Chineke.+ Aịzaya 42:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+ Aịzaya 65:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Lee! E dere ya ede n’ihu m.+ Agaghị m agbachi nkịtị,+ kama m ga-akwụ ha ụgwọ ọrụ;+ m ga-awụnye ụgwọ ọrụ ha n’obi uwe ha,+
13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+
6 “Lee! E dere ya ede n’ihu m.+ Agaghị m agbachi nkịtị,+ kama m ga-akwụ ha ụgwọ ọrụ;+ m ga-awụnye ụgwọ ọrụ ha n’obi uwe ha,+