Abụ Ọma 50:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke anyị ga-abịa, ọ pụghịkwa ịgbachi nkịtị.+Ọkụ na-eripịa ihe n’ihu ya,+Oké ifufe na-efesikwa ike gburugburu ya.+ Aịzaya 43:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Abụkwa m otu Onye ahụ mgbe niile;+ ọ dịghị onye na-anapụta mmadụ n’aka m.+ M ga-eme ihe,+ ònyekwa pụrụ igbochi m?”+ Jeremaya 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ọ̀ bụ na mụ agaghị eme ka ha zaa ajụjụ n’ihi ihe ndị a?” ka Jehova kwuru.+ “Ka ọ̀ bụ na mkpụrụ obi m agaghị abọ ọbọ n’ahụ́ mba dị otú a?”+
3 Chineke anyị ga-abịa, ọ pụghịkwa ịgbachi nkịtị.+Ọkụ na-eripịa ihe n’ihu ya,+Oké ifufe na-efesikwa ike gburugburu ya.+
13 Abụkwa m otu Onye ahụ mgbe niile;+ ọ dịghị onye na-anapụta mmadụ n’aka m.+ M ga-eme ihe,+ ònyekwa pụrụ igbochi m?”+
9 “Ọ̀ bụ na mụ agaghị eme ka ha zaa ajụjụ n’ihi ihe ndị a?” ka Jehova kwuru.+ “Ka ọ̀ bụ na mkpụrụ obi m agaghị abọ ọbọ n’ahụ́ mba dị otú a?”+