Aịzaya 41:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ònye nọ na-arụ ọrụ+ ma mee ihe a, na-eme ka ọgbọ dị iche iche dịrị site ná mmalite?+ “Ọ bụ mụ onwe m, Jehova, bụ́ Onye Mbụ;+ abụkwa m otu onye ahụ n’ebe ọgbọ ndị ikpeazụ nọ.”+ Mkpughe 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Abụ m Alfa na Omega,”+ ka Jehova Chineke kwuru, “Onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+
4 Ònye nọ na-arụ ọrụ+ ma mee ihe a, na-eme ka ọgbọ dị iche iche dịrị site ná mmalite?+ “Ọ bụ mụ onwe m, Jehova, bụ́ Onye Mbụ;+ abụkwa m otu onye ahụ n’ebe ọgbọ ndị ikpeazụ nọ.”+
8 “Abụ m Alfa na Omega,”+ ka Jehova Chineke kwuru, “Onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+