Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ Abụ Ọma 64:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Egwu ga-ejide mmadụ niile;+Ha ga-akọ akụkọ ihe Chineke mere,+Ha ga-aghọtakwa ọrụ ya.+ Aịzaya 41:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ònye nọ na-arụ ọrụ+ ma mee ihe a, na-eme ka ọgbọ dị iche iche dịrị site ná mmalite?+ “Ọ bụ mụ onwe m, Jehova, bụ́ Onye Mbụ;+ abụkwa m otu onye ahụ n’ebe ọgbọ ndị ikpeazụ nọ.”+ Daniel 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+
4 Ònye nọ na-arụ ọrụ+ ma mee ihe a, na-eme ka ọgbọ dị iche iche dịrị site ná mmalite?+ “Ọ bụ mụ onwe m, Jehova, bụ́ Onye Mbụ;+ abụkwa m otu onye ahụ n’ebe ọgbọ ndị ikpeazụ nọ.”+
35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+