Abụ Ọma 145:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-ekwukwa banyere ịdị ike nke ihe dị egwu ị na-eme;+M ga-akọsakwa ịdị ukwuu gị.+ Jeremaya 50:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “A na-anụ mkpọtụ nke ndị na-agba ọsọ nakwa nke ndị si n’ala Babịlọn na-agbapụ+ ka ha gaa Zayọn kọsaa ọbọ Jehova bụ́ Chineke anyị bọrọ,+ ya bụ, ọbọ ọ bọrọ n’ihi ụlọ nsọ ya.+ Jeremaya 51:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova arụworo anyị ọrụ ezi omume.+ Bịanụ ka anyị gaa na Zayọn kọọ ọrụ Jehova bụ́ Chineke anyị.”+
28 “A na-anụ mkpọtụ nke ndị na-agba ọsọ nakwa nke ndị si n’ala Babịlọn na-agbapụ+ ka ha gaa Zayọn kọsaa ọbọ Jehova bụ́ Chineke anyị bọrọ,+ ya bụ, ọbọ ọ bọrọ n’ihi ụlọ nsọ ya.+