Diuterọnọmi 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+ Abụ Ọma 50:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Biko, ghọtanụ ihe a, unu ndị na-echefu Chineke,+Ka m wee ghara ịdọri unu n’enweghị onye ga-anapụta unu.+ Hosia 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a, m ga-ekpughe ihe o ji bụrụ nwaanyị n’ihu ndị ya na ha na-eme enyi,+ ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ya n’aka m.+
39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+
22 Biko, ghọtanụ ihe a, unu ndị na-echefu Chineke,+Ka m wee ghara ịdọri unu n’enweghị onye ga-anapụta unu.+
10 Ugbu a, m ga-ekpughe ihe o ji bụrụ nwaanyị n’ihu ndị ya na ha na-eme enyi,+ ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ya n’aka m.+