Ndị Kọlọsi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe ọ bụla unu na-eme, n’okwu ọnụ ma ọ bụ n’ọrụ,+ na-emenụ ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs,+ na-ekele+ Chineke bụ́ Nna site n’aka ya. 1 Ndị Tesalonaịka 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Na-ekelenụ Chineke banyere ihe ọ bụla.+ N’ihi na nke a bụ uche Chineke n’ebe unu nọ site n’aka Kraịst Jizọs.
17 Ihe ọ bụla unu na-eme, n’okwu ọnụ ma ọ bụ n’ọrụ,+ na-emenụ ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs,+ na-ekele+ Chineke bụ́ Nna site n’aka ya.
18 Na-ekelenụ Chineke banyere ihe ọ bụla.+ N’ihi na nke a bụ uche Chineke n’ebe unu nọ site n’aka Kraịst Jizọs.