Abụ Ọma 69:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, biko, za m, n’ihi na obiọma gị dị mma.+Chee ihu n’ebe m nọ dị ka ebere gị si dị ukwuu,+ Abụ Ọma 85:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, gosi anyị obiọma* gị,+Nyekwa anyị nzọpụta gị.+ Abụ Ọma 119:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Jehova, biko, mee ka m nweta obiọma* gị+Na nzọpụta gị dị ka i kwuru,+ Akwukwo Igbo (1984-2025) Pụọ Banye Igbo Ziga ya Ịgbanwe Ihe Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị JW.ORG Banye Ziga ya Ziga ya na iimel
16 Jehova, biko, za m, n’ihi na obiọma gị dị mma.+Chee ihu n’ebe m nọ dị ka ebere gị si dị ukwuu,+ Abụ Ọma 85:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, gosi anyị obiọma* gị,+Nyekwa anyị nzọpụta gị.+ Abụ Ọma 119:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Jehova, biko, mee ka m nweta obiọma* gị+Na nzọpụta gị dị ka i kwuru,+