Abụ Ọma 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ onye na-achụ ekele dị ka àjà bụ onye na-enye m otuto;+Ma onye na-agbaso ụzọ kwụ ọtọ,M ga-eme ka ọ hụ nzọpụta nke si n’aka Chineke.”+ Abụ Ọma 119:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Jehova, biko, mee ka m nweta obiọma* gị+Na nzọpụta gị dị ka i kwuru,+
23 Ọ bụ onye na-achụ ekele dị ka àjà bụ onye na-enye m otuto;+Ma onye na-agbaso ụzọ kwụ ọtọ,M ga-eme ka ọ hụ nzọpụta nke si n’aka Chineke.”+