Abụ Ọma 51:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Chineke, biko, meere m amara dị ka obiọma* gị si dị.+Hichapụ mmebi iwu m dị ka ebere gị si dị ukwuu.+ Abụ Ọma 85:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, gosi anyị obiọma* gị,+Nyekwa anyị nzọpụta gị.+ Abụ Ọma 90:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jiri obiọma* gị mee ka afọ ju anyị n’ụtụtụ,+Ka anyị wee tie mkpu ọṅụ, ṅụrịakwa ọṅụ ụbọchị niile nke ndụ anyị.+ Abụ Ọma 106:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, biko, cheta m meere m amara ị na-emere ndị gị.+Lekọta m, zọpụtakwa m,+ Abụ Ọma 119:76 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 76 Biko, ka obiọma gị kasie m obi.+Dị ka ị gwara ohu gị.+
51 Chineke, biko, meere m amara dị ka obiọma* gị si dị.+Hichapụ mmebi iwu m dị ka ebere gị si dị ukwuu.+
14 Jiri obiọma* gị mee ka afọ ju anyị n’ụtụtụ,+Ka anyị wee tie mkpu ọṅụ, ṅụrịakwa ọṅụ ụbọchị niile nke ndụ anyị.+
4 Jehova, biko, cheta m meere m amara ị na-emere ndị gị.+Lekọta m, zọpụtakwa m,+ Abụ Ọma 119:76 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 76 Biko, ka obiọma gị kasie m obi.+Dị ka ị gwara ohu gị.+