Nehemaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke m, biko, cheta m+ ka i meere m ihe ọma+ n’ihi ihe niile m meere ndị a.+ Abụ Ọma 51:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jiri amara gị meere Zayọn ihe ọma;+Biko, wughachi mgbidi Jeruselem.+ Abụ Ọma 119:132 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 132 Chee ihu n’ebe m nọ ma meere m amara,+Dị ka mkpebi ikpe gị n’ebe ndị hụrụ aha gị n’anya nọ si dị.+ Luk 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kasị elu,+ ka udo+ dịkwa n’elu ụwa n’etiti ndị Chineke meere amara.”+
132 Chee ihu n’ebe m nọ ma meere m amara,+Dị ka mkpebi ikpe gị n’ebe ndị hụrụ aha gị n’anya nọ si dị.+
14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kasị elu,+ ka udo+ dịkwa n’elu ụwa n’etiti ndị Chineke meere amara.”+