Abụ Ọma 102:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na Jehova ga-ewu Zayọn;+Ọ ga-apụta n’ebube ya.+ Aịzaya 62:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 N’ihi Zayọn, m gaghị agba nkịtị,+ n’ihi Jeruselem,+ m gaghị anọ jụụ, ruo mgbe ezi omume ya nwuru dị ka ìhè,+ nzọpụta ya enwuokwa dị ka ọwa nke na-enwu ọkụ.+
62 N’ihi Zayọn, m gaghị agba nkịtị,+ n’ihi Jeruselem,+ m gaghị anọ jụụ, ruo mgbe ezi omume ya nwuru dị ka ìhè,+ nzọpụta ya enwuokwa dị ka ọwa nke na-enwu ọkụ.+