Abụ Ọma 51:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jiri amara gị meere Zayọn ihe ọma;+Biko, wughachi mgbidi Jeruselem.+ Abụ Ọma 147:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova na-ewu Jeruselem;+Ọ na-achịkọta ndị Izrel a chụsara achụsa.+ Jeremaya 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-akpọlata ndị Juda a dọọrọ n’agha na ndị Izrel a dọọrọ n’agha,+ m ga-emekwa ka ha dị otú ha dị ná mmalite.+
7 M ga-akpọlata ndị Juda a dọọrọ n’agha na ndị Izrel a dọọrọ n’agha,+ m ga-emekwa ka ha dị otú ha dị ná mmalite.+