Diuterọnọmi 30:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọghachite ndị gị a dọọrọ n’agha+ wee meere gị ebere+ ma si n’etiti ndị niile Jehova bụ́ Chineke gị chụsasịrị gị kpọghachite gị.+ Ezikiel 36:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M ga-esi n’etiti mba ndị ahụ kpọpụta unu, sikwa n’ala niile kpọkọta unu, kpọlata unu n’ala unu.+ Ezikiel 37:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m ga-akpọpụta ụmụ Izrel n’etiti mba dị iche iche ha gara. M ga-esikwa ebe niile kpọkọta ha wee kpọlata ha n’ala ha.+
3 Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọghachite ndị gị a dọọrọ n’agha+ wee meere gị ebere+ ma si n’etiti ndị niile Jehova bụ́ Chineke gị chụsasịrị gị kpọghachite gị.+
21 “Sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m ga-akpọpụta ụmụ Izrel n’etiti mba dị iche iche ha gara. M ga-esikwa ebe niile kpọkọta ha wee kpọlata ha n’ala ha.+