Abụ Ọma 86:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mee ka mkpụrụ obi ohu gị ṅụrịa ọṅụ,+N’ihi na ọ bụ gị, Jehova, ka m na-enye mkpụrụ obi m.+ Abụ Ọma 149:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka Izrel ṅụrịa ọṅụ n’ime Onye Ukwu kere ya,+Ka ụmụ Zayọn ṅụrịa ọṅụ n’ime Eze ha.+ Ndị Filipaị 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ime Onyenwe anyị.+ Aga m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ!+