Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ obiọma*+ Jehova mere na anyị anwụchabeghị,+ n’ihi na ebere ya agaghị agwụ agwụ.+ Abụ Ọma 109:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jehova Chineke m, biko, nyere m aka;+Zọpụta m dị ka obiọma gị si dị.+