Abụ Ọma 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke, lee ka obiọma gị si dị oké ọnụ ahịa!+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka ụmụ mmadụ na-agbaba.+ Abụ Ọma 63:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na obiọma gị dị mma karịa ndụ,+Egbugbere ọnụ m ga-aja gị mma.+ Abụ Ọma 109:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma, ọ bụ gị bụ Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị.Meere m amara n’ihi aha gị.+N’ihi na obiọma gị dị mma, napụta m.+
21 Ma, ọ bụ gị bụ Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị.Meere m amara n’ihi aha gị.+N’ihi na obiọma gị dị mma, napụta m.+