Abụ Ọma 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi aha gị, Jehova,+Biko, gbaghara njehie m, n’ihi na ọ dị ukwuu.+ Abụ Ọma 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ị bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike;+Butere m ụzọ ma na-edu m+ n’ihi aha gị.+ Jọn 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Anọkwaghị m n’ụwa, ma ha nọ n’ụwa,+ m na-abịakwutekwa gị. Nna dị nsọ, chee ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m, ka ha wee bụrụ otu, dị ka anyị bụ otu.+
11 “Anọkwaghị m n’ụwa, ma ha nọ n’ụwa,+ m na-abịakwutekwa gị. Nna dị nsọ, chee ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m, ka ha wee bụrụ otu, dị ka anyị bụ otu.+