Abụ Ọma 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi aha gị, Jehova,+Biko, gbaghara njehie m, n’ihi na ọ dị ukwuu.+ Jeremaya 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, ọ bụrụgodị na njehie anyị na-agbagide anyị akaebe, biko, mee ihe n’ihi aha gị;+ n’ihi na ekwesịghị ntụkwasị obi anyị adịwo ukwuu;+ ọ bụ gị ka anyị mehiere.+
7 Jehova, ọ bụrụgodị na njehie anyị na-agbagide anyị akaebe, biko, mee ihe n’ihi aha gị;+ n’ihi na ekwesịghị ntụkwasị obi anyị adịwo ukwuu;+ ọ bụ gị ka anyị mehiere.+