31 Joash+ wee gwa ndị ahụ niile bịakwutere ya, sị: “Ọ̀ bụ unu ga-ekwuchitere Bel ọnụ ya? Ọ̀ bụ unu ga-azọpụta ya? Onye ọ bụla kwuchiteere ya ọnụ ya, e kwesịrị igbu ya n’ụtụtụ a.+ Ọ bụrụ na ọ bụ chi, ya zara ọnụ ya,+ ebe ọ bụ na mmadụ akwatuola ebe ịchụàjà ya.”