Ọpụpụ 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Esonyela ìgwè mmadụ ịga mee ihe ọjọọ;+ agbakwala akaebe n’esemokwu site n’isonyere ìgwè mmadụ iji kpee ikpe na-ezighị ezi.+ Ndị Ikpe 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ndị obodo ahụ biliri n’isi ụtụtụ otú ha na-eme, lee! a kwatuwo ebe ịchụàjà Bel, e gbutuwokwa ogwe osisi dị nsọ+ nke dị n’akụkụ ya, chụọkwa nwa oké ehi nke abụọ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ e wuru.
2 Esonyela ìgwè mmadụ ịga mee ihe ọjọọ;+ agbakwala akaebe n’esemokwu site n’isonyere ìgwè mmadụ iji kpee ikpe na-ezighị ezi.+
28 Mgbe ndị obodo ahụ biliri n’isi ụtụtụ otú ha na-eme, lee! a kwatuwo ebe ịchụàjà Bel, e gbutuwokwa ogwe osisi dị nsọ+ nke dị n’akụkụ ya, chụọkwa nwa oké ehi nke abụọ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ e wuru.